Flavour – Game Changer (Dike) Lyrics

 

Game Changer (Dike) Lyrics by Flavour

 

The Emperor, the conqueror
The champion, the Lion is here
Nzogbu nzogbu
Enyimba enyi
Tuo ya dike (ahhh)
Ne nu dike
Tuo ya dike (ahhh)
Ne nu dike
Ihe eji amara dike eru o nu
Egwu e change go
Ihe eji amara dike eru o nu
Egwu adagharigo
Onwere ngabasi (ahhh)
Onaemekasi (ahhh)
Onwere ngabasi (ahhh)
Ona apiakasi (ahhh)
Ebubedike (ahhh)
Iferikekwe (ahhh)
Nwanyi manaria, achalugo dike (ahhh)
Clear the road for who sabi
(Who dey, who dey, who dey, who dey)
Step aside for the game changer
(Who dey, who dey, who dey, who dey)
Onye ana ekwu maka ya aputago
(Who dey, who dey, who dey, who dey)
Anu ana agba egbe ona ata nri
(Who dey, who dey, who dey, who dey)
Onwere ngabasi (ahhh)
Onaemekasi (ahhh)
Onwere ngabasi (ahhh)
Ona apiakasi (ahhh)
Ebubedike (ahhh)
Iferikekwe (ahhh)
Nwanyi manaria achalugo dike (ahhh)
The Emperor, the conqueror
The champion, the Lion is here

Nzogbu nzogbu
Enyimba enyi
The Emperor, the conqueror
The champion, the Lion is here
Nzogbu nzogbu
Enyimba enyi
Tuo ya dike (ahhh)
Ne nu dike
Tuo ya dike (ahhh)
Ne nu dike
Ihe eji amara dike eru o nu
Egwu e change go
Ihe eji amara dike eru o nu
Egwu adagharigo
Oshirijigbo (ahhh)
Mmanwu shinne (ahhh)
Oga ndi oga (ahhh)
Ike na ebube dike (ahhh)
We no dey carry last (ahhh)
Osebuluwa nnonyelu Anyi (ahhh)
Nwanyi manaria (ahhh)
Achalugo dike (ahhh)